TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System

ODEZURUIGBO JOURNAL

Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria

Open Access Peer Reviewed ISSN: 2672-4243

Browse articles

30 published articles · chronological listing for readers and indexing

Research article

The Preliminary ODEZURUIGBO vol 5: preliminary ODEZURUIGBO vol 5

Dr. George Onwudiwe, Dr. Gladys Udechukwu, Dr. Christian E. C. Ogwudile

Nkọwa Jonal Odezuruigbo Odezuruigbo bụ Jonal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afirika na Nzikọrịta Ozi, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe...

Research article

ILU METỤTARA NKWỤ NA AKWỤ N’ALA IGBO

Onyinye Constance Amamgbo

Ụmị edemedeNkwụ bụ otu n’ime osisi ndị Igbo ji eme ọnụ. Nke a na-egosị na ọ bụ isi sekpụ ntị n’osisi e nwere n’ala Igbo. Ọ bụ na nkwụ ka e si enweta akwụ e ji e...

Research article

MWEPỤ N’OLU ỌKA SITE N’USORO ỤTỌASỤSỤ NNWOGHARỊ

Chiamaka Helen Akabogu, Christian E. C. Ogwudile (PhD)

Ụmị edemedeNchọcha a nke isiokwu ya bụ “Mwepụ n’olu Ọka site n’usoro ụtọasụsụ Nnwogharị” bụ nke lebara anya n’ụdị mwepụ dị iche iche na-apụta n’olu Ọka. Ihe kpa...

Research article

NGOSI OGE NDỊNAZỤ NA NDỊNIHU N’OLU IKWO

Ifunanya Nzubechukwu Dimebo, Chinweude N. Ugochukwu

Ụmị edemedeAsụsụ Igbo dị ka asụsụ mba ụwa nwere olumba dị iche iche ndị na-enye aka ikwalite ya. Olu Ikwo bụ otu n’ime olumba dị n’asụsụ Igbo nke tara akpụ ma n...

Research article

LANGUAGE AND THE DEVELOPMENT OF IGBO CULTURE

Ifeyinwa Cordelia Isidienu, Florence Uju Ibeh

Language and culture are always interdependent. The evidence became obvious in recent times when Igbo culture became endangered, as Igbo language was on a downw...